Ada nwanne nne m aluola di ogologo oge, tata a huru ya na nrọ bu nwatakiri, di onwa ole na ole, ma o kpuchiri okpu, nne ya nwere obi uto na ya, m wee si na nrọ, toro. diri chineke, onye jiri nwa-nwanyi gọzie ya ka oge a gasiri