abum nwanyi di ime, aturu m nrọ na m batara n'ulo ahu hu dim. Ugbo n'ụlọ. M'we je jide ya. Echerem na obu nwayi nwayi, nwannem nwanyi bia gwam...o bu nwa-nwoke, obughi nwanyi...m were ya mara na m di ime, dọkịta gwaram na ya bu nwa agbogho.